Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Matiu 14:19 Bible Nso (IGBOB)

O we gwa ìgwè madu nile ka ha nọdu n'elu ahihia; O we nara ob͕e achicha ise na azù abua ahu, le anya n'elu-igwe, gọzie ha, nyawaha, we nēnye ndi nēso uzọ-Ya ob͕e achicha ahu, ndi nēso uzọ-Ya nēnye kwa ìgwè madu nile.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 14

Echiche Matiu 14:19 na onodu