Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Matiu 14:15 Bible Nso (IGBOB)

Ma mb͕e o ruru anyasi, ndi nēso uzọ-Ya biakutere Ya, si, Ebe a bu ọhia, oge agawo kwa ub͕u a; zilaga ìgwè madu ndia, ka ha we je n'obodo ntà nile buruburu, zuru onwe-ha ihe-oriri.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 14

Echiche Matiu 14:15 na onodu