Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Matiu 13:44 Bible Nso (IGBOB)

Ala-eze elu-igwe yiri àkù ezoworo n'ubi; nke madu huru, zobe kwa; n'ọṅù-ya o we la, re ihe nile o nwere, ka ha ra, we zuta ubi ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 13

Echiche Matiu 13:44 na onodu