Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Matiu 13:30 Bible Nso (IGBOB)

Rapunu ha abua ka ha nābakọta uba rue owuwe-ihe-ubi: ma n'oge owuwe-ihe-ubi m'gāsi ndi nēwe ihe-ubi, Burunu uzọ chikọta ata ahu, ke kwa ha n'ùkwù ka unu rechapu ha ọku: ma kpokọtanu ọka ahu n'ọba nkem.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 13

Echiche Matiu 13:30 na onodu