Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Matiu 13:13 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi nka ka M'nāgwa ha okwu n'ilu; n'ihi na ha adighi-ahu n'ọhuhu, ha adighi-anu kwa n'ọnunu, ha adighi-anuta kwa.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 13

Echiche Matiu 13:13 na onodu