Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Mak 9:28 Bible Nso (IGBOB)

Mb͕e Ọ batara n'ulo-ha, ndi nēso uzọ-Ya we jua Ya iche, si, Gini mere ayi onwe-ayi apughi ichupu mọ ahu?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Mak 9

Echiche Mak 9:28 na onodu