Ma Ọ siri ha, Aisaia buru amuma nke-ọma n'isi unu ndi-iru-abua, dika edeworo ya n'akwukwọ nsọ, si,Ndi nka nāsọpurum n'eb͕ub͕ere-ọnu-ha,Ma obi-ha di anya n'ebe M'nọ.