Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Mak 7:36 Bible Nso (IGBOB)

O we gwasie ha ike ka ha ghara igwa onye ọ bula: ma ka ọ ra, bú otú Ya onwe-ya gwasiri ha ike, otú a ka ha nēkwusa kari ya nke-uku.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Mak 7

Echiche Mak 7:36 na onodu