Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Mak 6:41 Bible Nso (IGBOB)

O we nara ob͕e achicha ise na azù abua ahu, le anya n'elu-igwe, gọzie ha, nyawa ob͕e achicha ahu; O we nēnye ndi nēso uzọ-Ya ka ha debe ha n'iru ndi ahu; O we kère ha nile azù abua ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Mak 6

Echiche Mak 6:41 na onodu