Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Mak 6:3 Bible Nso (IGBOB)

Nwoke a, Ọ̀ bughi onye-ọ̀kà ahu, nwa Meri, na nwa-nne Jemes, na Joses, na Judas, na Saimon? umu-nne-Ya ndinyom, hà anọghi kwa n'ebe a n'etiti ayi? Ewe me ka ha ma n'ọnyà n'aru Ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Mak 6

Echiche Mak 6:3 na onodu