Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Mak 5:42-43 Bible Nso (IGBOB)

42. Ngwa ngwa nwa-ab͕ọghọ ntà ahu we bilie, jeghari kwa; n'ihi na ọ b͕ara arọ iri na abua. Ngwa ngwa ibobo we nwubiga ha nile ókè n'aru

43. O we gwasie ha ike ka onye ọ bula ghara imara nka: O we si ka enye ya ihe-oriri.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Mak 5