Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Mak 12:14 Bible Nso (IGBOB)

Ha we bia, si Ya, Onye-ozizí, ayi amatawo na I bu onye ezi-okwu, na I dighi-asọ kwa onye ọ bula anya: n'ihi na I dighi-ele madu anya n'iru, kama I nēzi uzọ Chineke n'ezi-okwu: ò ziri ezi n'iwu itu ùtú nye Sisa, ma-ọbu na ò zighi ezi?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Mak 12

Echiche Mak 12:14 na onodu