Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Mak 12:1 Bible Nso (IGBOB)

O we malite igwa ha okwu n'ilu. Otù onye kuru ubi-vine, ọ b͕a ya ogige gburugburu, gwu kwa ebe inara manya agāzọchapu na nkpuru-vine, o wu-kwa-ra ulo-elu, were kwa ya tiye n'aka ndi-ọlu-ubi, we je ala ọzọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Mak 12

Echiche Mak 12:1 na onodu