Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Mak 1:45 Bible Nso (IGBOB)

Ma ọ puru, malite ikwusazu ya, na ifesa okwu ahu, nke mere na O nweghi ike ọzọ ibà nime obodo n'iru ọra, kama Ọ nọ n'azu obodo n'ebe bu ọhia: ha we si n'ebe nile nābiakute Ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Mak 1

Echiche Mak 1:45 na onodu