Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Luk 8:24 Bible Nso (IGBOB)

Ha we biakute Ya, kpọte Ya, si, Nna-ayi, Nna-ayi, ayi nāla n'iyì. O we teta, bara ifufe na ebili-miri mba: ha we da juu, ndaju we di.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 8

Echiche Luk 8:24 na onodu