Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Luk 6:48 Bible Nso (IGBOB)

o yiri madu nke nēwu ulo, onye gwuru gwumi kwa, we tọ ntọ-ala n'elu oké nkume: mb͕e miri juru, osimiri we tikwasi ulo ahu, ma o nweghi ike ime ya ka ọ me nkpatu: n'ihi na ewuru ya nke-ọma.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 6

Echiche Luk 6:48 na onodu