Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Luk 6:42 Bible Nso (IGBOB)

Ma-ọbu ì si aṅa pu isi nwa-nna-gi, Nwa-nnam, kwe ka m'tupu irighiri ahihia ahu nke di n'anya-gi, mb͕e gi onwe-gi nāhughi ntuhie nke di n'anya nke gi? Onye-iru-abua, buru uzọ tupu ntuhie ahu n'anya nke gi, mb͕e ahu ka i gēlegide anya itupu irighiri ahihia ahu nke di n'anya nwa-nna-gi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 6

Echiche Luk 6:42 na onodu