Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Luk 6:13 Bible Nso (IGBOB)

Mb͕e chi bọrọ, Ọ kpọ ndi nēso uzọ-Ya biakute Ya: O we rọputa nime ha madu iri na abua, ndi Ọ kpọ-kwa-ra aha-ha ndi-ozi;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 6

Echiche Luk 6:13 na onodu