Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Luk 5:33 Bible Nso (IGBOB)

Ha we si Ya, Ndi nēso uzọ Jọn nēbu ọnu ọtutu mb͕e, nāriọ kwa aririọ; otú ahu ka ndi nēso uzọ ndi-Farisi nēme kwa; ma ndi nke Gi nēri nāṅu kwa.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 5

Echiche Luk 5:33 na onodu