Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Luk 5:21 Bible Nso (IGBOB)

Ndi-ode-akwukwọ na ndi-Farisi we malite itule n'obi-ha, si, Ònye bu Nwoke a nke nēkwu okwu nkwulu? Ònye puru ib͕aghara nmehie, ma-ọbughi nání Chineke?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 5

Echiche Luk 5:21 na onodu