Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Luk 4:41 Bible Nso (IGBOB)

Ndi-mọ ọjọ puta-kwa-ra n'ọtutu madu, nēti nkpu, si, Gi onwe-gi bu Ọkpara Chineke. Ma Ọ nābara ha nba, O kweghi kwa ka ha kwue okwu, n'ihi na ha matara na Ya bu Kraist.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 4

Echiche Luk 4:41 na onodu