Agēkpoju ndagwurugwu ọ bula,Agēme kwa ka ugwu ọ bula na ugwu ntà ọ bula di ala;Ebe di nb͕agọ gāghọ kwa ebe guzoziri eguzozi,Ebe nile di nkputankpu gābu kwa uzọ di lari;