Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Luk 23:34 Bible Nso (IGBOB)

Ma Jisus siri, Nna, b͕aghara ha; n'ihi na ha amataghi ihi ha nēme. Mb͕e ha nēkè kwa uwe-Ya n'etiti onwe-ha ha fere nzà.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 23

Echiche Luk 23:34 na onodu