Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Luk 21:21 Bible Nso (IGBOB)

Mb͕e ahu ndi nọ na Judia, ka ha b͕alaga n'ugwu; ndi nọ kwa n'etiti ya, ka ha si nime ya wezuga onwe-ha; ndi nọ kwa n'ala ọzọ, ka ha ghara ibà nime ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 21

Echiche Luk 21:21 na onodu