Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Luk 17:17-19 Bible Nso (IGBOB)

17. Ma Jisus zara, si, Èmeghi ka aru ndikom iri ahu di ọcha? ma òle ebe iteghete fọduru no?

18. Àhughi ndi laghachiri inye Chineke otuto, ma-ọbughi onye ala ọzọ a?

19. O we si ya, Bilie, ga nke gi: okwukwe-gi azọputawo gi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 17