Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Luk 12:58 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na mb͕e gi na onye nēkuru gi ga ikpé nāga n'iru onye-isi, mesie ike ipu n'aka-ya n'uzo; ka ọ ghara idọkpuru gi nye onye-ikpé ma eleghi anya, onye-ikpé gārara kwa gi nye n'aka onye nēnye ndi-nmehie ahuhu, onye ahu nēnye ndi nmehie ahuhu gātubà kwa gi n'ulo-nkpọrọ

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 12

Echiche Luk 12:58 na onodu