Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Luk 12:53 Bible Nso (IGBOB)

Agēkewa ha, nna megide nwa-ya nwoke, nwa-nwoke megide kwa nna-ya; nne megide nwa-ya nwanyi, nwa-nwanyi megide kwa nne-ya; nne di megide nwunye nwa-ya, nwunye nwa megide kwa nne di-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 12

Echiche Luk 12:53 na onodu