Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Luk 12:27 Bible Nso (IGBOB)

Tugharinu uche n'ahihia nke ọhia, otú ha nētó etó: ha adọb͕ughi onwe-ha n'ọlu, ha atughi kwa ogho; ma asim unu, Ọbuná Solomom n'ebube-ya nile, eb͕okwasighi ya ákwà dika otù nime ndia.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 12

Echiche Luk 12:27 na onodu