Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Luk 12:19 Bible Nso (IGBOB)

M'gāsi kwa nkpuru-obim, Nkpuru-obi, i nwere ọtutu ezi ihe edebere nye gi rue ọtutu arọ; nēzu ike, nēri ihe, nāṅu ihe-ọṅuṅu, ka obi nātọ gi utọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 12

Echiche Luk 12:19 na onodu