Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Luk 11:52 Bible Nso (IGBOB)

Ahuhu gādiri unu ndi-iwu; n'ihi na unu wepuru nkpisi-ugodi nke ọmuma-ihe: unu onwe-unu abataghi, unu b͕ochi-kwa-ra ndi nābata.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 11

Echiche Luk 11:52 na onodu