Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Luk 11:42 Bible Nso (IGBOB)

Ma ahuhu gādiri unu ndi-Farisi; n'ihi na unu nēnye otù uzọ n'uzọ iri nke nkpa-akwukwọ nēsi ísì utọ na rue na nkpa-akwukwọ nile, ma unu nagabiga ikpé na ihu-n'anya Chineke: ma ọ di nkpà ka unu me ihe ndia, ka unu ghara kwa irapu ihe ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 11

Echiche Luk 11:42 na onodu