Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Luk 10:24 Bible Nso (IGBOB)

n'ihi na asim unu, na ọtutu ndi-amuma na ndi-eze chọrọ ihu ihe unu onwe-unu nāhu, ma ha ahughi ha; na inu ihe unu nānu, ma ha anughi ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 10

Echiche Luk 10:24 na onodu