Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jud 1:11 Bible Nso (IGBOB)

Ahuhu gādiri ha, n'ihi na ha gara n'uzọ Ken, wusì kwa onwe-ha dika miri na njehie nke Belam n'ihi ugwọ-ọlu, we la n'iyì na nkwugide nke Kora.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jud 1

Echiche Jud 1:11 na onodu