Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jọn 7:1 Bible Nso (IGBOB)

Mb͕e ihe ndia gasiri Jisus we nējeghari na Galili: n'ihi na Ọ chọghi ijeghari na Judia, n'ihi na ndi-Ju nāchọ uzọ ib͕u Ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 7

Echiche Jọn 7:1 na onodu