Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jọn 6:24 Bible Nso (IGBOB)

ya mere mb͕e ìgwè madu ahu huru na Jisus anọghi n'ebe ahu, na ndi nēso uzọ-Ya anọghi kwa, ha onwe-ha bàra n'ub͕ọ ntà, we bia Kapanaum, nāchọ Jisus.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 6

Echiche Jọn 6:24 na onodu