Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jọn 5:18 Bible Nso (IGBOB)

Ya mere n'ihi nka ka ndi-Ju nāchọ kari uzọ ib͕u Ya, n'ihi na ọ bughi nání na Ọ nēmebi ubọchi-izu-ike, kama Ọ nākpọ kwa Chineke Nna nke aka Ya, nēme ka Ya onwe-ya na Chineke ra.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 5

Echiche Jọn 5:18 na onodu