Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jọn 4:6 Bible Nso (IGBOB)

ma isi-iyi Jekob di n'ebe ahu. Ya mere Jisus, ebe ike gwuru Ya n'ije-Ya, Ọ nọduru ala otú a n'usọ isi-iyi ahu. Ọ ra ka oge hour nke-isi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 4

Echiche Jọn 4:6 na onodu