Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jọn 4:27 Bible Nso (IGBOB)

Mb͕e Ọ nēkwu nka ndi nēso uzọ-Ya biara; o we ju ha anya na Ya na nwanyi nēkwurita okwu: otú ọ di, o nweghi onye ọ bula siri, Gini ka I nāchọ? ma-ọbu, Gini mere Gi na ya nēkwurita okwu?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 4

Echiche Jọn 4:27 na onodu