Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jọn 4:23 Bible Nso (IGBOB)

Ma oge hour nābia, ub͕u a ka ọ di kwa, mb͕e ndi nākpọ isi ala n'ezie gākpọ isi ala nye Nnam nime mọ na ezi-okwu: n'ihi na ndi di otú ahu ka Nnam nāchọ kwa ka ha buru ndi nākpọ isi ala nye Ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 4

Echiche Jọn 4:23 na onodu