Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jọn 3:29 Bible Nso (IGBOB)

Onye nwere nwunye ọhu bu onye nālu nwunye ọhu: ma enyì nke onye nālu nwunye ọhu, onye nēguzo nānu kwa okwu-ya, ọ nāṅuri ọṅu nke-uku n'ihi olu onye ahu nālu nwunye ọhu: ya mere emezuwo ọṅùm a.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 3

Echiche Jọn 3:29 na onodu