Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jọn 21:7 Bible Nso (IGBOB)

Ya mere onye ahu nke nēso uzọ-Ya onye Jisus huru n'anya siri Pita, Ọ bu Onye-nwe-ayi. Ya mere mb͕e Saimon Pita nuru na ọ bu Onye-nwe-ayi, o b͕okwasi uwe uku ya (n'ihi na ọ b͕ara ọtọ), we tubà onwe-ya nime oké osimiri.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 21

Echiche Jọn 21:7 na onodu