Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jọn 21:3 Bible Nso (IGBOB)

Saimon Pita si ha, Anamaga ib͕u azù. Ha si ya, Ayi onwe-ayi gēso kwa gi je. Ha puru, ba n'ub͕ọ-ha; ma n'abali ahu ha egbughi ihe ọ bula.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 21

Echiche Jọn 21:3 na onodu