Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jọn 21:23 Bible Nso (IGBOB)

Ya mere okwu a putara n'etiti umu-nna nime Kraist, na onye ahu nke nēso uzọ-Ya agaghi-anwu: ma Jisus asighi ya, na ọ gaghi-anwu; kama, Ọ buru na anamachọ ka ọ nọgide rue mb͕e M'gābia, ọ̀ bu gini n'ebe i nọ?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 21

Echiche Jọn 21:23 na onodu