Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jọn 21:15 Bible Nso (IGBOB)

Ya mere mb͕e ha risiri nri-ututu-ha, Jisus si Saimon Pita, Saimon, nwa Jọn, ì hurum n'anya kari ndia? Ọ si Ya, E, Onye-nwe-ayi; Gi onwe-gi matara na I bu eyìm. Ọ si ya, Nēnye umu-aturum nri.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 21

Echiche Jọn 21:15 na onodu