Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jọn 19:24 Bible Nso (IGBOB)

Ya mere ha siritara onwe-ha, Ka ayi ghara idọwa ya, kama ka ayi fere ya nzà, onye ọ gābu nke ya: ka ihe edeworo n'akwukwọ nsọ we mezue, nke si,Ha kère uwem nye onwe-ha,N'elu ihe m'nēyi n'aru ka ha fe-kwa-ra nzà.Ya mere ndi-agha ahu mere ihe ndia.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 19

Echiche Jọn 19:24 na onodu