Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jọn 18:10 Bible Nso (IGBOB)

Ya mere Saimon Pita, ebe o ji mma-agha, ọ miputa ya, b͕ue orù onye-isi-nchu-àjà mma, bipu nti aka-nri ya. Ma aha orù ahu bu Malkọs.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 18

Echiche Jọn 18:10 na onodu