Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jọn 17:23 Bible Nso (IGBOB)

Mu onwem nime ha, Gi onwe-gi kwa nimem, ka ewe me ka ha buru ndi zuworo okè ibu otù; ka uwa we mara na Gi onwe-gi ziterem, na I hu-kwa-ra ha n'anya, dika I hurum n'anya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 17

Echiche Jọn 17:23 na onodu