Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jọn 16:21 Bible Nso (IGBOB)

Nwanyi, mb͕e ọ bula ime nēme ya, o nwere ihe-nwuta, n'ihi na oge hour ya abiawo: ma mb͕e ọ bula ọ muputara nwa, o chetaghi ahuhu-ya ọzọ, n'ihi ọṅù-ya na amuputara madu n'uwa.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 16

Echiche Jọn 16:21 na onodu