Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jọn 16:17 Bible Nso (IGBOB)

Ya mere ufọdu nime ndi nēso uzọ-Ya siritara ibe-ha, Gini bu okwu a nke Ọ nāgwa ayi, si, Ọ fọduru nwa oge, unu adighi-ahukwam, ọzọ kwa, ọ fọduru nwa oge, unu gāhukwam: na, N'ihi na anamalakuru Nnam?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 16

Echiche Jọn 16:17 na onodu