Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jọn 13:33 Bible Nso (IGBOB)

Umu-ntakiri, ọ fọduru nwa oge Mu na unu gānọ. Unu gāchọm: dika M'gwa-kwa-ra ndi-Ju, si, Ebe Mu onwem nāla, unu onwe-unu apughi ibia; otú ahu ka M'nāsi unu ub͕u a.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 13

Echiche Jọn 13:33 na onodu